Nweta ego site n'aka ndị ahịa ndị ọzọ na PO TRADE! Ṅomịa ndị ahịa ọkachamara ma nweta uru na jemụ! Gbalite ikikere ngwuputa ka ị nweta jemụ maka ahia ọ bụla e depụtara. Nakọta 1000 shaadị ka ijikọta ha n'ime jemụ.
Gịnị ka Jemụ ndị ahụ bụ maka ya?
A na-eji jemụ azụta ụdị uru azụmaahịa niile n'Ahịa.
Gịnị bụ "Ngwuputa jemụ" na kedu ka o si arụ ọrụ?
Ngwuputa jemụ bụ usoro ịnakọta shaadị jemụ mgbe a na-eṅomi azụmaahịa nke ndị ahịa ndị ọzọ. Iji nweta jemụ gasị mgbe ị na-eṅomi, ị ga-enwerịrị ikikere ngwuputa na-arụ ọrụ. Maka ahia ọbụla eṅomiri nke $$1 maọbụ karịa, ị ga-enweta 1 shaadị jemụ. Agba nke shaadị jemụ na-adabere n'ụdị ikikere ngwuputa.
Kedu ka m ga-esi eji ikikere ngwuputa eme ihe?
1. Zụrụ ikikere ngwuputa n'Ahịa maọbụ gbalite ikikere na-adịadị na ngalaba "Nzụta gasị".
2. Họrọ ndị ahịa ịchọrọ ịṅomi na nnyocha azụmaahịa Nkeọha. Ogo ahụ dịkwa ozugbo n'ihe ngosi "Azụmaahịa Nkeọha" nke ahịa ncherita ihu.
3. Site na mpịaka olenaole, ị nwere ike ịhazigharị ntọala ndepụta maọbụ jiri ndị kembido.
4. Kporita ego mgbakwunye na jemụ enwere ike iji mee ihe n'Ahịa iji nweta uru azụmaahịa na njirimara ndị ọzọ!
Nkwenye na ọnọdụ
1. E nwere ike ịzụta ikikere ahụ n'Ahịa maọbụ nweta dị ka onyinye.
2. Ikikere ọ bụla nwere obere oge.
3. Ikikere dị ire ka a chọrọ iji mee ka ọnọdụ ngwuputa dị ike.
4. Naanị otu ikike nwere ike ịrụ ọrụ n'otu oge.
5. Enwere ike kwụsịtụ ma tinyegharịa ikikere ahụ n'oge ọbụla.
6. Na mgbakwunye na uru akaụntụ eziokwu, ikikere maining ziri ezi na-enye gị ohere inweta otu nkume gem maka azụmahịa ọ bụla e depụtara maka ngụkọta nke $1 ma ọ bụ karịa.
7. Ozi gbasara jemụ eritere nakwa nsonazụ ngwuputa n'ibe "Nritegasị" -> "Ngwuputa jemụ gasị".
8. Maka shaadụ 1000 jemụ Onyeahịa na-anata otu mkpuru jemụ zuruoke.
9. Ụlọ ọrụ ahụ nwere ikike ịkagbu mgbasa ozi a ma ọ bụ gbanwee usoro ya n'oge ọ bụla na-enweghị ọkwa pụrụ iche.